Diuterọnọmi 32:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 N’ihi na Jehova ga-ekpe ndị ya ikpe.+ Ọ ga-emetekwara ndị ohu ya ebere+Mgbe ọ hụrụ na ike agwụla haNakwa mgbe ọ hụrụ na ọ bụ naanị onye na-enweghị onye na-enyere ya aka na onye na-enweghị ume fọrọ. Jeremaya 18:7, 8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 ‘Mgbe ọ bụla m kwuru na m ga-efopụ mba ọ bụla ma ọ bụ alaeze ọ bụla, kwuokwa na m ga-akwatu ya ma bibie ya,+ 8 mba ahụ wee hapụ ihe ha na-eme nke m kwuru na ọ dịghị mma, m ga-agbanwe obi m gbasara ọdachi ahụ m bu n’obi ime ka ọ dakwasị ha.+ Maịka 7:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Olee Chi dị ka gị,Onye na-agbaghara mmehie+ nke ndị fọdụrụ n’Izrel bụ́ ndị ya?+ Ọ gaghị na-ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi,N’ihi na ịhụnanya* na-atọ ya ụtọ.+
36 N’ihi na Jehova ga-ekpe ndị ya ikpe.+ Ọ ga-emetekwara ndị ohu ya ebere+Mgbe ọ hụrụ na ike agwụla haNakwa mgbe ọ hụrụ na ọ bụ naanị onye na-enweghị onye na-enyere ya aka na onye na-enweghị ume fọrọ.
7 ‘Mgbe ọ bụla m kwuru na m ga-efopụ mba ọ bụla ma ọ bụ alaeze ọ bụla, kwuokwa na m ga-akwatu ya ma bibie ya,+ 8 mba ahụ wee hapụ ihe ha na-eme nke m kwuru na ọ dịghị mma, m ga-agbanwe obi m gbasara ọdachi ahụ m bu n’obi ime ka ọ dakwasị ha.+
18 Olee Chi dị ka gị,Onye na-agbaghara mmehie+ nke ndị fọdụrụ n’Izrel bụ́ ndị ya?+ Ọ gaghị na-ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi,N’ihi na ịhụnanya* na-atọ ya ụtọ.+