Jeremaya 42:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 ndị iro unu ga-eji mma agha unu na-atụ ụjọ ya bịa lụso unu agha n’Ijipt. Ụnwụ unu na-atụ ụjọ ya ga-eso unu n’azụ banye Ijipt. Unu ga-anwụkwa ebe ahụ.+
16 ndị iro unu ga-eji mma agha unu na-atụ ụjọ ya bịa lụso unu agha n’Ijipt. Ụnwụ unu na-atụ ụjọ ya ga-eso unu n’azụ banye Ijipt. Unu ga-anwụkwa ebe ahụ.+