Jeremaya 42:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 N’ihi ya, maranụ na mma agha na ụnwụ na ọrịa na-efe efe ga-egbu unu ebe ahụ unu chọrọ ịga biri.”+