-
Jeremaya 43:1Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
43 Jeremaya gwara mmadụ niile ahụ ihe Jehova bụ́ Chineke ha gwara ya ka ọ gwa ha. O nweghị nke ọ na-agwaghị ha. Mgbe ọ gwachara ha ihe Jehova bụ́ Chineke ha kwuru,
-