Jeremaya 43:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 O wee ruo na ozugbo Jeremaya gwachara mmadụ niile ahụ ihe niile Jehova bụ́ Chineke ha kwuru, nke Jehova bụ́ Chineke ha gwara ya ka ọ gwa ha, bụ́ okwu a niile,+
43 O wee ruo na ozugbo Jeremaya gwachara mmadụ niile ahụ ihe niile Jehova bụ́ Chineke ha kwuru, nke Jehova bụ́ Chineke ha gwara ya ka ọ gwa ha, bụ́ okwu a niile,+