Jeremaya 44:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, sị, ‘Unu ahụlanụ ọdachi niile m mere ka ọ dakwasị Jeruselem+ na obodo niile dị na Juda. Unu ahụla taa na a laala ha n’iyi. E nweghịkwa onye bi na ha.+
2 “Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, sị, ‘Unu ahụlanụ ọdachi niile m mere ka ọ dakwasị Jeruselem+ na obodo niile dị na Juda. Unu ahụla taa na a laala ha n’iyi. E nweghịkwa onye bi na ha.+