Jeremaya 44:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, ‘Unu onwe unu hụrụ ọdachi dum m mere ka ọ dakwasị Jeruselem+ na obodo niile dị na Juda, lee, taa, ha bụ ebe a lara n’iyi, ọ dịghịkwa onye bi n’ime ha.+
2 “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, ‘Unu onwe unu hụrụ ọdachi dum m mere ka ọ dakwasị Jeruselem+ na obodo niile dị na Juda, lee, taa, ha bụ ebe a lara n’iyi, ọ dịghịkwa onye bi n’ime ha.+