Jeremaya 44:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 M mere ha ihe a n’ihi ihe ọjọọ ndị ha mere, nke kpasuru m iwe. Ha gara na-achụrụ chi ọzọ dị iche iche àjà,+ na-efekwa ha ofufe. Ha amaghị chi ndị ahụ. Unu na nna nna unu hà amaghịkwa ha.+
3 M mere ha ihe a n’ihi ihe ọjọọ ndị ha mere, nke kpasuru m iwe. Ha gara na-achụrụ chi ọzọ dị iche iche àjà,+ na-efekwa ha ofufe. Ha amaghị chi ndị ahụ. Unu na nna nna unu hà amaghịkwa ha.+