Jeremaya 44:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Kemgbe ahụ, unu* echegharịbeghị* ruo taa. Unu anaghị atụ egwu ime ihe ọjọọ.+ Unu anaghị edebe iwu m. Unu anaghịkwa eso ntụziaka m nyere unu na nna nna unu hà.’+
10 Kemgbe ahụ, unu* echegharịbeghị* ruo taa. Unu anaghị atụ egwu ime ihe ọjọọ.+ Unu anaghị edebe iwu m. Unu anaghịkwa eso ntụziaka m nyere unu na nna nna unu hà.’+