Jeremaya 46:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Mba dị iche iche anụla otú e si menye unu ihere.+ A na-anụkwa mkpu unu na-eti n’obodo a niile. Otu dike na-adagide dike ọzọ. Ha abụọ na-adarukwa ala.”
12 Mba dị iche iche anụla otú e si menye unu ihere.+ A na-anụkwa mkpu unu na-eti n’obodo a niile. Otu dike na-adagide dike ọzọ. Ha abụọ na-adarukwa ala.”