Jeremaya 46:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Eze, onye aha ya bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru, sị,‘Ebe ọ bụ na m na-adị ndụ, ọ* ga-abata, dịrị otú ugwu Tebọ+ dị n’etiti ugwu ndị ọzọ,Dịrịkwa otú ugwu Kamel+ dị n’akụkụ oké osimiri.
18 Eze, onye aha ya bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru, sị,‘Ebe ọ bụ na m na-adị ndụ, ọ* ga-abata, dịrị otú ugwu Tebọ+ dị n’etiti ugwu ndị ọzọ,Dịrịkwa otú ugwu Kamel+ dị n’akụkụ oké osimiri.