-
Jeremaya 47:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Mgbe ha ga-anụ ụda ụkwụ oké ịnyịnya onye iro,
Nụkwa mkpọtụ ụgbọ ịnyịnya agha ya,
Nakwa oké ụzụ nke ụkwụ ụgbọ ịnyịnya ya na-eme,
Ndị nna ga-agba ọsọ n’eleghị anya n’azụ
Maka na obi agaghị aka ha ịnapụta ụmụ ha.
-