Jeremaya 47:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mgbe ha ga-anụ ụda ụkwụ oké ịnyịnya ya,+ nụkwa mkpọtụ ụgbọ ịnyịnya agha ya,+ bụ́ oké ụzụ nke ụkwụ ụgbọ ịnyịnya ya na-eme,+ ndị nna agaghị ele anya n’azụ ịkpọrọ ụmụ ha, n’ihi na aka ha akụdawo,
3 Mgbe ha ga-anụ ụda ụkwụ oké ịnyịnya ya,+ nụkwa mkpọtụ ụgbọ ịnyịnya agha ya,+ bụ́ oké ụzụ nke ụkwụ ụgbọ ịnyịnya ya na-eme,+ ndị nna agaghị ele anya n’azụ ịkpọrọ ụmụ ha, n’ihi na aka ha akụdawo,