Nehọm 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’okporo ámá ka ụgbọ ịnyịnya agha na-agba ara ara.+ Ha na-agbagharị n’ámá obodo. Ha dị ka ọwa na-enwu ọkụ. Ha na-agba ọsọ dị ka àmụ̀mà.+
4 N’okporo ámá ka ụgbọ ịnyịnya agha na-agba ara ara.+ Ha na-agbagharị n’ámá obodo. Ha dị ka ọwa na-enwu ọkụ. Ha na-agba ọsọ dị ka àmụ̀mà.+