Ndị Ikpe 5:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ bụ mgbe ahụ ka ịnyịnya zọsiri ụkwụ ike n’ala+N’ihi oké ọsọ nke ịnyịnya ya na-awụ. Ilu 21:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ịnyịnya bụ ihe a kwadebere maka ụbọchị agha,+ ma, ọ bụ Jehova nwe nzọpụta.+ Jeremaya 8:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 A nọrọwo na Dan+ nụ ume ịnyịnya ya na-eku ọkụ ọkụ. N’ihi ubé oké ịnyịnya ya na-ebe, ala a dum amalitewo ịma jijiji.+ Ha na-abatakwa na-eripịa ala a na ihe dị n’ime ya, obodo a na ndị bi n’ime ya.”
16 A nọrọwo na Dan+ nụ ume ịnyịnya ya na-eku ọkụ ọkụ. N’ihi ubé oké ịnyịnya ya na-ebe, ala a dum amalitewo ịma jijiji.+ Ha na-abatakwa na-eripịa ala a na ihe dị n’ime ya, obodo a na ndị bi n’ime ya.”