Abụ Ọma 20:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ụfọdụ na-ekwu banyere ụgbọ ịnyịnya, ndị ọzọ na-ekwu banyere ịnyịnya,+Ma anyị onwe anyị ga na-ekwu banyere aha Jehova bụ́ Chineke anyị.+ Abụ Ọma 147:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ bụghị n’ike ịnyịnya ka o nwere mmasị,+Ọ bụghịkwa n’ụkwụ mmadụ ka o nwere mmasị.+ Ilu 21:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ịnyịnya bụ ihe a kwadebere maka ụbọchị agha,+ ma, ọ bụ Jehova nwe nzọpụta.+ Aịzaya 5:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 n’ihi na a pịrị akụ́ ha apị, kweekwa ụta ha niile ekwe.+ A ga-ewerekwa akpụkpọ ụkwụ ịnyịnya ha dị ka nkume siri ike,+ werekwa ụkwụ ụgbọala ha dị ka oké ifufe.+
7 Ụfọdụ na-ekwu banyere ụgbọ ịnyịnya, ndị ọzọ na-ekwu banyere ịnyịnya,+Ma anyị onwe anyị ga na-ekwu banyere aha Jehova bụ́ Chineke anyị.+
28 n’ihi na a pịrị akụ́ ha apị, kweekwa ụta ha niile ekwe.+ A ga-ewerekwa akpụkpọ ụkwụ ịnyịnya ha dị ka nkume siri ike,+ werekwa ụkwụ ụgbọala ha dị ka oké ifufe.+