Jeremaya 47:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ụbọchị a ga-ebibi ndị Filistia niile eruwela.+ N’ụbọchị ahụ, a ga-ebibi onye ọ bụla fọdụrụ nke na-enyere Taya+ na Saịdọn+ aka. Jehova ga-ebibi ndị Filistia,Ya bụ, ndị fọdụrụ n’ime ndị si n’agwaetiti Kaftọ.*+
4 Ụbọchị a ga-ebibi ndị Filistia niile eruwela.+ N’ụbọchị ahụ, a ga-ebibi onye ọ bụla fọdụrụ nke na-enyere Taya+ na Saịdọn+ aka. Jehova ga-ebibi ndị Filistia,Ya bụ, ndị fọdụrụ n’ime ndị si n’agwaetiti Kaftọ.*+