Jeremaya 49:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 E nwere ozi m nụrụ Jehova ziri. E nwekwara onye ozi e zigara ná mba dị iche iche, ya ana-asị: “Zukọtanụ, lụso Ịdọm agha. Jikerenụ ịlụso ya agha.”+
14 E nwere ozi m nụrụ Jehova ziri. E nwekwara onye ozi e zigara ná mba dị iche iche, ya ana-asị: “Zukọtanụ, lụso Ịdọm agha. Jikerenụ ịlụso ya agha.”+