Jeremaya 49:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 E nwere ozi m nụrụ nke si n’ebe Jehova nọ, e nwekwara onye ozi e zigara n’etiti mba dị iche iche, ọ na-asị: “Zukọtanụ, busonụ ya agha, biliekwanụ buso ya agha.”+
14 E nwere ozi m nụrụ nke si n’ebe Jehova nọ, e nwekwara onye ozi e zigara n’etiti mba dị iche iche, ọ na-asị: “Zukọtanụ, busonụ ya agha, biliekwanụ buso ya agha.”+