Jeremaya 49:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 N’ihi ya, nụrụnụ ihe Jehova kpebiri ime Ịdọm na ihe o bu n’obi ime ndị bi na Timan:+ N’eziokwu, a ga na-akpụrụ ụmụ atụrụ si n’ìgwè atụrụ ha. Ọ ga-eme ka ebe ha na-ata ahịhịa tọgbọrọ nkịtị n’ihi ihe ndị bi na ha mere.+
20 N’ihi ya, nụrụnụ ihe Jehova kpebiri ime Ịdọm na ihe o bu n’obi ime ndị bi na Timan:+ N’eziokwu, a ga na-akpụrụ ụmụ atụrụ si n’ìgwè atụrụ ha. Ọ ga-eme ka ebe ha na-ata ahịhịa tọgbọrọ nkịtị n’ihi ihe ndị bi na ha mere.+