Jeremaya 49:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ya mere, nụrụnụ ihe Jehova kpebiri ime Idọm,+ na ihe o bu n’uche ime ndị bi na Timan:+ N’ezie, a ga na-adọkpụrụ ụmụ atụrụ si n’ìgwè atụrụ ha. N’ezie, ọ ga-eme ka ebe ịta nri ha tọgbọrọ n’efu n’ihi ha.+
20 Ya mere, nụrụnụ ihe Jehova kpebiri ime Idọm,+ na ihe o bu n’uche ime ndị bi na Timan:+ N’ezie, a ga na-adọkpụrụ ụmụ atụrụ si n’ìgwè atụrụ ha. N’ezie, ọ ga-eme ka ebe ịta nri ha tọgbọrọ n’efu n’ihi ha.+