Abụ Ọma 33:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nzube Jehova ga-eguzosi ike ruo mgbe ebighị ebi;+Echiche obi ya na-adị site n’otu ọgbọ ruo n’ọgbọ ọzọ.+ Ilu 19:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Atụmatụ ndị dị n’obi mmadụ dị ọtụtụ,+ ma, ọ bụ nzube Jehova ga-eguzosi ike.+ Aịzaya 46:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye na-anọ ná mmalite kwuo ihe ga-eme n’ikpeazụ,+ onye na-anọkwa n’oge dị anya gara aga kwuo ihe a na-emebeghị eme.+ Onye na-asị, ‘Ihe m kpebiri ga-adịgide,+ ọ bụkwa ihe niile dị m ụtọ ka m ga-eme’;+ Ọrụ Ndịozi 4:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 iji mee ihe niile aka gị na nzube gị kara aka tupu oge eruo na ha ga-eme.+
11 Nzube Jehova ga-eguzosi ike ruo mgbe ebighị ebi;+Echiche obi ya na-adị site n’otu ọgbọ ruo n’ọgbọ ọzọ.+
10 Onye na-anọ ná mmalite kwuo ihe ga-eme n’ikpeazụ,+ onye na-anọkwa n’oge dị anya gara aga kwuo ihe a na-emebeghị eme.+ Onye na-asị, ‘Ihe m kpebiri ga-adịgide,+ ọ bụkwa ihe niile dị m ụtọ ka m ga-eme’;+