Jeremaya 51:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Babịlọn bụ iko ọlaedo Jehova bu n’aka. Ọ na-eme ka mmanya gbuwe mba niile. Mba dị iche iche aṅụọla mmanya dị n’ime ya.+ Ọ bụ ya mere ha ji na-eme ara ara.+
7 Babịlọn bụ iko ọlaedo Jehova bu n’aka. Ọ na-eme ka mmanya gbuwe mba niile. Mba dị iche iche aṅụọla mmanya dị n’ime ya.+ Ọ bụ ya mere ha ji na-eme ara ara.+