Ezikiel 1:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ha na-aga ebe ọ bụla mmụọ nsọ chọrọ ka ha gaa, ya bụ, ebe ọ bụla mmụọ nsọ na-aga. A na-ebuli ha na wiil ndị ahụ elu otu mgbe, n’ihi na mmụọ nsọ nke na-akpa ike n’ahụ́ ndị mmụọ ozi ahụ* dịkwa na wiil ndị ahụ. Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:20 Ezigbo Ofufe, p. 38-39 Ụlọ Nche,3/15/1991, p. 10
20 Ha na-aga ebe ọ bụla mmụọ nsọ chọrọ ka ha gaa, ya bụ, ebe ọ bụla mmụọ nsọ na-aga. A na-ebuli ha na wiil ndị ahụ elu otu mgbe, n’ihi na mmụọ nsọ nke na-akpa ike n’ahụ́ ndị mmụọ ozi ahụ* dịkwa na wiil ndị ahụ.