-
Ezikiel 1:20Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
20 Ebe ọ bụla mmụọ nsọ chọrọ ka ha gaa, ha agaa, ebe ọ bụ na mmụọ nsọ chọrọ ịga ebe ahụ; a na-ebulikwa wiil ndị ahụ elu n’akụkụ ha, n’ihi na mmụọ nsọ nke na-akpa ike n’ahụ́ ihe ndị ahụ dị ndụ dị na wiil ndị ahụ.
-