Ezikiel 3:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ha abụghị mba ndị ị na-anaghị aghọta asụsụ ha ma ọ bụ ndị asụsụ ha siri ike nghọta, ndị ị na-agaghị aghọta ihe ha na-ekwu. A sị na ọ bụ ha ka m ziri gị ka ị gakwuru, ha ga-ege gị ntị.+
6 Ha abụghị mba ndị ị na-anaghị aghọta asụsụ ha ma ọ bụ ndị asụsụ ha siri ike nghọta, ndị ị na-agaghị aghọta ihe ha na-ekwu. A sị na ọ bụ ha ka m ziri gị ka ị gakwuru, ha ga-ege gị ntị.+