Ezikiel 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ọ bụghị ndị dị ọtụtụ, ndị ị na-adịghị aghọta asụsụ ha, ma ọ bụ ndị asụsụ ha siri ike nghọta, bụ́ ndị ị na-agaghị aghọta ihe ha na-ekwu.+ A sị na ọ bụ ha ka m dunyere gị ka ị gakwuru, ha ga-ege gị ntị.+
6 ọ bụghị ndị dị ọtụtụ, ndị ị na-adịghị aghọta asụsụ ha, ma ọ bụ ndị asụsụ ha siri ike nghọta, bụ́ ndị ị na-agaghị aghọta ihe ha na-ekwu.+ A sị na ọ bụ ha ka m dunyere gị ka ị gakwuru, ha ga-ege gị ntị.+