Ezikiel 3:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Gakwuru ndị obodo gị* a dọọrọ n’agha,+ gwakwa ha okwu. Gwa ha, sị, ‘Lekwanụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru,’ ma hà ga-anụ ma ha agaghị anụ.”+
11 Gakwuru ndị obodo gị* a dọọrọ n’agha,+ gwakwa ha okwu. Gwa ha, sị, ‘Lekwanụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru,’ ma hà ga-anụ ma ha agaghị anụ.”+