Ezikiel 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Gawa, banye n’etiti ndị ahụ a dọọrọ n’agha,+ n’etiti ụmụ ndị gị, gwakwa ha okwu, sị ha, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru,’ ma hà ga-anụ ma ha agaghị anụ.”+
11 Gawa, banye n’etiti ndị ahụ a dọọrọ n’agha,+ n’etiti ụmụ ndị gị, gwakwa ha okwu, sị ha, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru,’ ma hà ga-anụ ma ha agaghị anụ.”+