Ezikiel 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma ha onwe ha, ma hà ga-anụ+ ma ha agaghị anụ+, n’ihi na ha bụ ụlọ na-enupụ isi,+ ha ga-amarakwa na onye amụma nọrọ n’etiti ha.+ Ọrụ Ndịozi 20:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ihi ya, akpọrọ m unu ka unu gbaa akaebe n’ụbọchị taa na aka m dị ọcha n’ebe ọbara+ mmadụ niile dị,
5 Ma ha onwe ha, ma hà ga-anụ+ ma ha agaghị anụ+, n’ihi na ha bụ ụlọ na-enupụ isi,+ ha ga-amarakwa na onye amụma nọrọ n’etiti ha.+
26 N’ihi ya, akpọrọ m unu ka unu gbaa akaebe n’ụbọchị taa na aka m dị ọcha n’ebe ọbara+ mmadụ niile dị,