Ezikiel 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nwa nke mmadụ, ọ bụ n’etiti ụlọ na-enupụ isi+ ka i bi, ndị nwere anya e ji ahụ ụzọ ma ha adịghị ahụ ụzọ,+ ndị nwere ntị e ji anụ ihe ma ha adịghị anụ ihe,+ n’ihi na ha bụ ụlọ na-enupụ isi.+
2 “Nwa nke mmadụ, ọ bụ n’etiti ụlọ na-enupụ isi+ ka i bi, ndị nwere anya e ji ahụ ụzọ ma ha adịghị ahụ ụzọ,+ ndị nwere ntị e ji anụ ihe ma ha adịghị anụ ihe,+ n’ihi na ha bụ ụlọ na-enupụ isi.+