Ezikiel 7:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Tigbuo zọgbuo aghọọla mkpanaka e ji ata ndị ajọ omume ahụhụ.+ Ihe niile gbasara ha ga-ala n’iyi, ma hanwa ma akụ̀ ha ma otú ha si bụrụ ndị a ma ama.
11 Tigbuo zọgbuo aghọọla mkpanaka e ji ata ndị ajọ omume ahụhụ.+ Ihe niile gbasara ha ga-ala n’iyi, ma hanwa ma akụ̀ ha ma otú ha si bụrụ ndị a ma ama.