-
Ezikiel 7:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 N’ihi na onye rere ala agaghị alaghachi n’ala o rere, ọ bụrụgodị na ọ ka nọ ndụ, maka na ọhụụ a bụ gbasara ihe ga-eme mmadụ niile. E nweghị onye ga-alọghachi. E nweghịkwa onye ga-azọli onwe ya ndụ n’ihi mmehie o mere.
-