-
Ezikiel 7:13Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
13 N’ihi na onye rere ihe agaghị enwetaghachi ihe o rere, mgbe ha ka nọ ndụ; n’ihi na ọhụụ ahụ bụ maka ìgwè ndị ya niile. Ọ dịghị onye ga-alọghachi, ọ dịghịkwa onye ọ bụla nke ga-eji ndụ ya n’aka n’ihi mmehie nke ya onwe ya mere.
-