Ezikiel 7:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 M ga-enyefe ya* n’aka ndị mba ọzọ ka ha bukọrọ ya, nyefeekwa ya n’aka ndị ajọ omume nọ n’ụwa ka ha buru ya. Ha ga-emerụkwa akụ̀ ndị a.
21 M ga-enyefe ya* n’aka ndị mba ọzọ ka ha bukọrọ ya, nyefeekwa ya n’aka ndị ajọ omume nọ n’ụwa ka ha buru ya. Ha ga-emerụkwa akụ̀ ndị a.