Ezikiel 7:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 M ga-enyefe ya n’aka ndị ala ọzọ ka ha bukọrọ ya, nyefeekwa ya n’aka ndị ajọ omume nke ụwa ka ha buru ya,+ ha ga-emetọkwa ya.
21 M ga-enyefe ya n’aka ndị ala ọzọ ka ha bukọrọ ya, nyefeekwa ya n’aka ndị ajọ omume nke ụwa ka ha buru ya,+ ha ga-emetọkwa ya.