Ezikiel 7:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 “‘M ga-agbakụta ha azụ.+ Ha ga-emerụkwa ebe m ji kpọrọ ihe.* Ndị ohi ga-abatakwa n’ime ya merụọ ya.+
22 “‘M ga-agbakụta ha azụ.+ Ha ga-emerụkwa ebe m ji kpọrọ ihe.* Ndị ohi ga-abatakwa n’ime ya merụọ ya.+