Ezikiel 7:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “‘M ga-ewepụ ihu m n’ebe ha nọ,+ ha ga-emerụkwa ebe m nke zoro ezo. Ndị na-apụnara mmadụ ihe ga-abatakwa n’ime ya metọọ ya.+
22 “‘M ga-ewepụ ihu m n’ebe ha nọ,+ ha ga-emerụkwa ebe m nke zoro ezo. Ndị na-apụnara mmadụ ihe ga-abatakwa n’ime ya metọọ ya.+