Jeremaya 18:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 M ga-achụsasị ha n’ihu ndị iro ha dị ka ebe ifufe si n’ebe ọwụwa anyanwụ fesasịrị ihe.+ M ga-agbakụta ha azụ, agaghị m eche ihu+ n’ebe ha nọ n’ụbọchị ọdachi ga-adakwasị ha.”
17 M ga-achụsasị ha n’ihu ndị iro ha dị ka ebe ifufe si n’ebe ọwụwa anyanwụ fesasịrị ihe.+ M ga-agbakụta ha azụ, agaghị m eche ihu+ n’ebe ha nọ n’ụbọchị ọdachi ga-adakwasị ha.”