Ezikiel 7:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Eze ga na-eru uju.+ Obi ga-agbawa onyeisi. Ụjọ ji ndị obodo a ga-emekwa ka aka ha na-ama jijiji. M ga-akwụ ha ụgwọ ihe ha mere, kpeekwa ha ikpe otú ha kpere ndị ọzọ. Ha ga-amarakwa na m bụ Jehova.’”+
27 Eze ga na-eru uju.+ Obi ga-agbawa onyeisi. Ụjọ ji ndị obodo a ga-emekwa ka aka ha na-ama jijiji. M ga-akwụ ha ụgwọ ihe ha mere, kpeekwa ha ikpe otú ha kpere ndị ọzọ. Ha ga-amarakwa na m bụ Jehova.’”+