Ezikiel 7:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Eze ga na-erukwa uju;+ ọbụna onyeisi ga-eyiri ntọgbọrọ n’efu dị ka uwe,+ aka ndị ala a ga-ama jijiji. Ọ bụ dị ka ụzọ ha niile si dị ka m ga-emeso ha,+ m ga-ejikwa ikpe ha kpere kpee ha ikpe;+ ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’”+
27 Eze ga na-erukwa uju;+ ọbụna onyeisi ga-eyiri ntọgbọrọ n’efu dị ka uwe,+ aka ndị ala a ga-ama jijiji. Ọ bụ dị ka ụzọ ha niile si dị ka m ga-emeso ha,+ m ga-ejikwa ikpe ha kpere kpee ha ikpe;+ ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’”+