Ezikiel 12:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ka ha na-ele gị, buru ngwongwo ndị ahụ n’ubu gị pụọ mgbe ọchịchịrị gbara. Kpuchie ihu gị ka ị ghara ịhụ ala anya, n’ihi na m chọrọ iji gị gosi ndị Izrel ihe na-aga ime.”+
6 Ka ha na-ele gị, buru ngwongwo ndị ahụ n’ubu gị pụọ mgbe ọchịchịrị gbara. Kpuchie ihu gị ka ị ghara ịhụ ala anya, n’ihi na m chọrọ iji gị gosi ndị Izrel ihe na-aga ime.”+