Ezikiel 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Buru ngwongwo ndị ahụ n’ubu gị n’ihu ha. Buru ya pụọ mgbe ọchịchịrị gbara. Kpuchie ihu gị ka ị ghara ịhụ ala anya, n’ihi na m na-eme ka ị bụụrụ ụlọ Izrel+ ihe àmà nke ihe ga-eme n’ọdịnihu.”+
6 Buru ngwongwo ndị ahụ n’ubu gị n’ihu ha. Buru ya pụọ mgbe ọchịchịrị gbara. Kpuchie ihu gị ka ị ghara ịhụ ala anya, n’ihi na m na-eme ka ị bụụrụ ụlọ Izrel+ ihe àmà nke ihe ga-eme n’ọdịnihu.”+