-
Ezikiel 15:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 À na-esi na ya egbute osisi e ji arụ ọrụ? Ka ndị mmadụ hà na-esi na ya egbute osisi ha ji ekonye arịa dị iche iche?