-
Ezikiel 15:3Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
3 À na-esi na ya egbute osisi e ji arụ ọrụ? Ka ndị mmadụ hà na-esi na ya egbute mkpọ́ ha na-ekonye ụdị arịa ọ bụla?