Ezikiel 17:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 “Biko, gwa ndị a na-enupụ isi, sị, ‘Ọ̀ bụ na unu amaghị ihe ihe ndị a pụtara?’ Gwa ha, sị, ‘Eze Babịlọn bịara Jeruselem kpụrụ eze ya na ndị isi ya laa Babịlọn.+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:12 Ezigbo Ofufe, p. 85-86
12 “Biko, gwa ndị a na-enupụ isi, sị, ‘Ọ̀ bụ na unu amaghị ihe ihe ndị a pụtara?’ Gwa ha, sị, ‘Eze Babịlọn bịara Jeruselem kpụrụ eze ya na ndị isi ya laa Babịlọn.+