Ezikiel 17:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Biko, gwa ụlọ ahụ na-enupụ isi,+ sị, ‘Ọ̀ bụ na unu amaghị ihe ihe ndị a pụtara?’ Gwa ha, sị, ‘Lee! Eze Babịlọn bịara Jeruselem wee kpụrụ eze ya+ na ndị isi ya kpụga Babịlọn bụ́ ebe ya onwe ya nọ.+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:12 Ezigbo Ofufe, p. 85-86
12 “Biko, gwa ụlọ ahụ na-enupụ isi,+ sị, ‘Ọ̀ bụ na unu amaghị ihe ihe ndị a pụtara?’ Gwa ha, sị, ‘Lee! Eze Babịlọn bịara Jeruselem wee kpụrụ eze ya+ na ndị isi ya kpụga Babịlọn bụ́ ebe ya onwe ya nọ.+