Aịzaya 39:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 ‘A ga-akpọrọkwa+ ụfọdụ n’ime ụmụ gị ndị ikom ga-esi n’ahụ́ gị, bụ́ ndị ị gaje ịmụ, ha ga-aghọkwa ndị na-eje ozi+ n’obí eze Babịlọn.’”+ Jeremaya 52:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 O wee malite ịgwa ya okwu ọma, meekwa ka ocheeze ya dị elu karịa ocheeze ndị eze ndị ọzọ ya na ha nọ na Babịlọn.+
7 ‘A ga-akpọrọkwa+ ụfọdụ n’ime ụmụ gị ndị ikom ga-esi n’ahụ́ gị, bụ́ ndị ị gaje ịmụ, ha ga-aghọkwa ndị na-eje ozi+ n’obí eze Babịlọn.’”+
32 O wee malite ịgwa ya okwu ọma, meekwa ka ocheeze ya dị elu karịa ocheeze ndị eze ndị ọzọ ya na ha nọ na Babịlọn.+