Aịzaya 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Eluigwe, nụrụ,+ ụwa, ṅaakwa ntị, n’ihi na Jehova ekwuwo, sị: “Azụlitewo m ụmụ, lekọtakwa ha,+ ma ha enupụworo m isi.+ Ezikiel 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma ha onwe ha, ma hà ga-anụ+ ma ha agaghị anụ+, n’ihi na ha bụ ụlọ na-enupụ isi,+ ha ga-amarakwa na onye amụma nọrọ n’etiti ha.+ Ezikiel 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 M mewo ka egedege ihu gị dịrị ka dayamọnd, siekwa ike karịa ọmụ́.+ Atụla ha egwu,+ ụjọ atụkwala gị ma ị hụ ihu ha,+ n’ihi na ha bụ ụlọ na-enupụ isi.”+ Ezikiel 12:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Nwa nke mmadụ, ọ̀ bụ na ndị ụlọ Izrel, bụ́ ụlọ na-enupụ isi,+ asịghị gị, ‘Gịnị ka ị na-eme?’
2 Eluigwe, nụrụ,+ ụwa, ṅaakwa ntị, n’ihi na Jehova ekwuwo, sị: “Azụlitewo m ụmụ, lekọtakwa ha,+ ma ha enupụworo m isi.+
5 Ma ha onwe ha, ma hà ga-anụ+ ma ha agaghị anụ+, n’ihi na ha bụ ụlọ na-enupụ isi,+ ha ga-amarakwa na onye amụma nọrọ n’etiti ha.+
9 M mewo ka egedege ihu gị dịrị ka dayamọnd, siekwa ike karịa ọmụ́.+ Atụla ha egwu,+ ụjọ atụkwala gị ma ị hụ ihu ha,+ n’ihi na ha bụ ụlọ na-enupụ isi.”+