Ezikiel 17:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ọ kpọkwaara otu n’ime ụmụ eze,*+ ya na ya agbaa ndụ, ya emeekwa ka ọ ṅụọrọ ya iyi.+ Ọ kpụkwaara ndị a ma ama n’obodo,+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:13 Ezigbo Ofufe, p. 85-86
13 Ọ kpọkwaara otu n’ime ụmụ eze,*+ ya na ya agbaa ndụ, ya emeekwa ka ọ ṅụọrọ ya iyi.+ Ọ kpụkwaara ndị a ma ama n’obodo,+